39 “Ị ga-eji ezigbo eri linin kpaa uwe mwụda ahụ pụrụ iche, jiri ezigbo eri linin kpaa ákwà isi, kpaakwa ákwà a na-eke n’úkwù.+
40 “Ị ga-emere ụmụ Erọn ndị nwoke uwe mwụda, ákwà a na-eke n’úkwù, na ákwà isi,+ bụ́ ndị ga-achọ ha mma ma mee ka ha nwee ùgwù.+