Ọpụpụ 35:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “‘Ka ndị niile nwere nkà*+ n’ime unu bịa rụọ ihe niile Jehova nyere n’iwu, Ọpụpụ 36:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 “Bezalel na Oholiab ga-arụkọ ọrụ, ha na nwoke ọ bụla nwere nkà,* bụ́ onye Jehova mere ka o nwee amamihe na nghọta ma mara otú e si arụ ọrụ niile gbasara ozi dị nsọ, otú Jehova nyere n’iwu.”+
36 “Bezalel na Oholiab ga-arụkọ ọrụ, ha na nwoke ọ bụla nwere nkà,* bụ́ onye Jehova mere ka o nwee amamihe na nghọta ma mara otú e si arụ ọrụ niile gbasara ozi dị nsọ, otú Jehova nyere n’iwu.”+