Ọnụ Ọgụgụ 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ụbọchị Mosis machara ụlọikwuu ahụ,+ o tere ya mmanụ+ ma mee ka ọ dị nsọ, ya na ngwongwo ya niile, ebe ịchụàjà ahụ, na arịa ya niile.+ Mgbe o techara ihe ndị a mmanụ ma mee ka ha dị nsọ,+
7 N’ụbọchị Mosis machara ụlọikwuu ahụ,+ o tere ya mmanụ+ ma mee ka ọ dị nsọ, ya na ngwongwo ya niile, ebe ịchụàjà ahụ, na arịa ya niile.+ Mgbe o techara ihe ndị a mmanụ ma mee ka ha dị nsọ,+