Ọpụpụ 38:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 O ji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ. O nwere akụkụ anọ há nhata. Ọ dị kubit* ise n’ogologo, kubit ise n’obosara, nakwa kubit atọ n’ịdị elu.+
38 O ji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ. O nwere akụkụ anọ há nhata. Ọ dị kubit* ise n’ogologo, kubit ise n’obosara, nakwa kubit atọ n’ịdị elu.+