Levitikọs 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mosis wee were mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ tee ụlọikwuu ahụ na ihe niile dị n’ime ya+ ma mee ka ha dị nsọ. Ọnụ Ọgụgụ 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ụbọchị Mosis machara ụlọikwuu ahụ,+ o tere ya mmanụ+ ma mee ka ọ dị nsọ, ya na ngwongwo ya niile, ebe ịchụàjà ahụ, na arịa ya niile.+ Mgbe o techara ihe ndị a mmanụ ma mee ka ha dị nsọ,+
10 Mosis wee were mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ tee ụlọikwuu ahụ na ihe niile dị n’ime ya+ ma mee ka ha dị nsọ.
7 N’ụbọchị Mosis machara ụlọikwuu ahụ,+ o tere ya mmanụ+ ma mee ka ọ dị nsọ, ya na ngwongwo ya niile, ebe ịchụàjà ahụ, na arịa ya niile.+ Mgbe o techara ihe ndị a mmanụ ma mee ka ha dị nsọ,+