Ọpụpụ 37:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 O ji osisi akeshịa rụọ okporo osisi abụọ ma jiri ọlaedo machie ha.+ 1 Ndị Eze 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Okporo osisi ndị ahụ+ dị ogologo, nke na onye nọ n’Ebe Nsọ, n’ihu Ebe Kacha Nsọ, na-ahụ ọnụ ọnụ ha, ma onye nọ n’èzí anaghị ahụ ha. Ha dịkwa ebe ahụ ruo taa.
8 Okporo osisi ndị ahụ+ dị ogologo, nke na onye nọ n’Ebe Nsọ, n’ihu Ebe Kacha Nsọ, na-ahụ ọnụ ọnụ ha, ma onye nọ n’èzí anaghị ahụ ha. Ha dịkwa ebe ahụ ruo taa.