Ọpụpụ 37:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 O jizi osisi akeshịa rụọ tebụl.+ Ọ dị kubit abụọ n’ogologo, otu kubit n’obosara, nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu.+ Ndị Hibru 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 A rụrụ ụlọikwuu a ka o nwee nkebi abụọ. Ihe ndị dị ná nkebi nke mbụ bụ ihe e ji adọsa ọkụ,*+ tebụl, na achịcha a na-enye Chineke.+ A na-akpọ nkebi a Ebe Nsọ.+
10 O jizi osisi akeshịa rụọ tebụl.+ Ọ dị kubit abụọ n’ogologo, otu kubit n’obosara, nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu.+
2 A rụrụ ụlọikwuu a ka o nwee nkebi abụọ. Ihe ndị dị ná nkebi nke mbụ bụ ihe e ji adọsa ọkụ,*+ tebụl, na achịcha a na-enye Chineke.+ A na-akpọ nkebi a Ebe Nsọ.+