Ọpụpụ 37:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe e ji adọsa ọkụ.*+ O ji hama kụọ ihe a e ji adọsa ọkụ. Ụkwụ ya, okporo ya, alaka ya, iko ya, isi ya, na ifuru ya bụ otu ihe.+
17 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe e ji adọsa ọkụ.*+ O ji hama kụọ ihe a e ji adọsa ọkụ. Ụkwụ ya, okporo ya, alaka ya, iko ya, isi ya, na ifuru ya bụ otu ihe.+