Ọpụpụ 25:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ị ga-arụrụ ya ọkụ* asaa. A mụnye ha ọkụ, ha ga na-enye ìhè n’ihu ebe a dọsara ya.+ Ọpụpụ 37:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O jizi ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ọkụ* ya asaa+ na mkpà ndị e ji ejide owu ya na ihe ndị a ga-eji na-agụnye owu a mụrụ amụ.
23 O jizi ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ọkụ* ya asaa+ na mkpà ndị e ji ejide owu ya na ihe ndị a ga-eji na-agụnye owu a mụrụ amụ.