18 E ji eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa ákwà ngebichi ga-adị n’ọnụ ụzọ ogige ahụ. Ọ dị kubit iri abụọ n’ogologo, kubit ise n’ịdị elu, ya na ákwà mgbochi ndị ga-adị n’ogige ahụ hà.+