Ọpụpụ 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Abụ m Jehova Chineke gị, onye kpọpụtara gị n’Ijipt, bụ́ ebe ị nọ na-agba ohu.*+ Aịzaya 42:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Abụ m Jehova. Ọ bụ ya bụ aha m. Anaghị m enye onye ọzọ ùgwù ruuru m. Anaghịkwa m enye arụsị a pịrị apị otuto e kwesịrị inye m.+
8 Abụ m Jehova. Ọ bụ ya bụ aha m. Anaghị m enye onye ọzọ ùgwù ruuru m. Anaghịkwa m enye arụsị a pịrị apị otuto e kwesịrị inye m.+