1 Ihe E Mere 23:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ụmụ Amram bụ Erọn+ na Mosis.+ Ma, e doro Erọn na ụmụ ya ndị nwoke iche+ ka ha na-edo Ebe Kacha Nsọ nsọ. Ọ bụkwa ha ga na-achụrụ Jehova àjà, na-ejere ya ozi, na-agọzikwa ndị mmadụ n’aha ya mgbe niile.+
13 Ụmụ Amram bụ Erọn+ na Mosis.+ Ma, e doro Erọn na ụmụ ya ndị nwoke iche+ ka ha na-edo Ebe Kacha Nsọ nsọ. Ọ bụkwa ha ga na-achụrụ Jehova àjà, na-ejere ya ozi, na-agọzikwa ndị mmadụ n’aha ya mgbe niile.+