Ọnụ Ọgụgụ 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Kora+ nwa Izha,+ nwa Kohat,+ nwa Livaị,+ ya na Detan na Abaịram bụ́ ụmụ Elayab,+ nakwa Ọn nwa Pilet, bụ́ ụmụ Ruben,+ wee zukọta. Ọnụ Ọgụgụ 16:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ala wee meghee* loo ha na ezinụlọ ha na ndị niile na-akwado Kora+ nakwa ngwongwo ha niile. Ọnụ Ọgụgụ 26:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ala wee meghee* loo ha. Ma Kora na ndị na-akwado ya nwụrụ mgbe ọkụ regburu narị ụmụ nwoke abụọ na iri ise (250).+ Ha wee bụrụ ihe atụ e ji adọ ndị ọzọ aka ná ntị.+
16 Kora+ nwa Izha,+ nwa Kohat,+ nwa Livaị,+ ya na Detan na Abaịram bụ́ ụmụ Elayab,+ nakwa Ọn nwa Pilet, bụ́ ụmụ Ruben,+ wee zukọta.
10 Ala wee meghee* loo ha. Ma Kora na ndị na-akwado ya nwụrụ mgbe ọkụ regburu narị ụmụ nwoke abụọ na iri ise (250).+ Ha wee bụrụ ihe atụ e ji adọ ndị ọzọ aka ná ntị.+