-
Ọpụpụ 5:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Mgbe e mechara, Mosis na Erọn gakwuuru Fero, sị ya: “Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị, ‘Hapụ ndị m ka ha gaa meere m ememme n’ala ịkpa.’”
-