Abụ Ọma 78:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 O ji akụ́ mmiri ígwé laa osisi vaịn ha n’iyi,+Jirikwa akụ́ mmiri ígwé bibichaa osisi sịkamọ ha. Abụ Ọma 105:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 O mere ka akụ́ mmiri ígwé zooro ha ka mmiri,Meekwa ka àmụ̀mà gbuo* n’ala ha.+