Ọpụpụ 10:28, 29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Fero sịrị ya: “Si n’ihu m pụọ! Anwakwala anwa bịa n’ihu m ọzọ, n’ihi na n’ụbọchị ị hụrụ ihu m, ị ga-anwụ.” 29 Mosis wee sị: “Agaghị m anwa anwa bịa n’ihu gị ọzọ, otú i kwuru.”
28 Fero sịrị ya: “Si n’ihu m pụọ! Anwakwala anwa bịa n’ihu m ọzọ, n’ihi na n’ụbọchị ị hụrụ ihu m, ị ga-anwụ.” 29 Mosis wee sị: “Agaghị m anwa anwa bịa n’ihu gị ọzọ, otú i kwuru.”