Ọpụpụ 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Nwaanyị ọ bụla ga-arịọ onye agbata obi ya, rịọkwa nwaanyị bi n’ụlọ ya ihe ndị e ji ọlaọcha mee na ihe ndị e ji ọlaedo mee nakwa ákwà. Unu ga-eyiwe ha ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị. Unu ga-agbawa ndị Ijipt aka.”+
22 Nwaanyị ọ bụla ga-arịọ onye agbata obi ya, rịọkwa nwaanyị bi n’ụlọ ya ihe ndị e ji ọlaọcha mee na ihe ndị e ji ọlaedo mee nakwa ákwà. Unu ga-eyiwe ha ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị. Unu ga-agbawa ndị Ijipt aka.”+