Ọpụpụ 7:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova+ mgbe m ga-eweli aka m mee Ijipt ihe ma kpọpụta ndị Izrel n’obodo ha.” Ọpụpụ 8:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka Goshen, bụ́ ebe ndị m bi, dị iche. E nweghị odudu ga-adị na ya.+ Ị ga-ejikwa ya mata na mụnwa, bụ́ Jehova, nọ n’ala a.+
5 Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova+ mgbe m ga-eweli aka m mee Ijipt ihe ma kpọpụta ndị Izrel n’obodo ha.”
22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka Goshen, bụ́ ebe ndị m bi, dị iche. E nweghị odudu ga-adị na ya.+ Ị ga-ejikwa ya mata na mụnwa, bụ́ Jehova, nọ n’ala a.+