Diuterọnọmi 1:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jehova bụ́ Chineke unu na-ebutere unu ụzọ. Ọ ga-alụkwara unu agha+ otú o mere n’Ijipt n’ihu unu.+ Diuterọnọmi 20:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-aga. Ọ ga-alụso ndị iro unu agha, zọpụtakwa unu.’+ 2 Ihe E Mere 20:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mba dị iche iche malitere ịtụ Jehova Chineke ụjọ mgbe ha nụrụ na ọ lụsoro ndị iro Izrel agha.+