-
Joshụa 24:6, 7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Mgbe m si n’Ijipt na-akpọpụta nna nna unu hà,+ ha erutekwa n’oké osimiri, ndị agha Ijipt ji ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya ha chụrụ ha rute n’Oké Osimiri Uhie.+ 7 Ha wee malite itiku mụnwa bụ́ Jehova ka m nyere ha aka.+ M wee mee ka ọchịchịrị dị n’agbata ha na ndị Ijipt, meekwa ka oké osimiri ahụ rie ndị Ijipt.+ Ha jikwa anya ha hụ ihe m mere n’Ijipt.+ Ha bikwara n’ala ịkpa ọtụtụ afọ.*+
-