Abụ Ọma 105:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ọ gbasara ígwé ojii ka o kpuchie ha,+Meekwa ka ọkụ na-enye ha ìhè n’abalị.+