Ọpụpụ 14:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ozugbo ahụ, Mosis setịrị aka ya n’elu oké osimiri ahụ. Mgbe chi bọwara, oké osimiri ahụ lọghachiri otú ọ dịbu. Mgbe ndị Ijipt nọ na-agbapụta, Jehova tụbara ndị Ijipt n’etiti oké osimiri ahụ.+
27 Ozugbo ahụ, Mosis setịrị aka ya n’elu oké osimiri ahụ. Mgbe chi bọwara, oké osimiri ahụ lọghachiri otú ọ dịbu. Mgbe ndị Ijipt nọ na-agbapụta, Jehova tụbara ndị Ijipt n’etiti oké osimiri ahụ.+