Ndị Hibru 12:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi na ha tụrụ ezigbo ụjọ maka iwu e nyere, sị: “Ọ bụrụgodị na ọ bụ anụmanụ zọrọ ụkwụ n’ugwu a, a ga-eji nkume tụgbuo ya.”+
20 N’ihi na ha tụrụ ezigbo ụjọ maka iwu e nyere, sị: “Ọ bụrụgodị na ọ bụ anụmanụ zọrọ ụkwụ n’ugwu a, a ga-eji nkume tụgbuo ya.”+