Ọpụpụ 20:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mmadụ niile nọ na-anụ ụda égbè eluigwe na ụda opi, na-ahụkwa àmụ̀mà na-egbunụ na ugwu ahụ na-akwụ anwụrụ. Ihe ndị a ha hụrụ ma nụ ụda ha mere ka ha maa jijiji ma guzoro n’ebe dị anya.+
18 Mmadụ niile nọ na-anụ ụda égbè eluigwe na ụda opi, na-ahụkwa àmụ̀mà na-egbunụ na ugwu ahụ na-akwụ anwụrụ. Ihe ndị a ha hụrụ ma nụ ụda ha mere ka ha maa jijiji ma guzoro n’ebe dị anya.+