Diuterọnọmi 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Unu wee bịa nso ma guzo n’ala ala ugwu ahụ. Ugwu ahụ nọ na-ere ọkụ, anwụrụ ọkụ ya rukwara na mbara igwe. Itiri na oké ọchịchịrị gbara, ígwé ojii gbachikwara.+ 1 Ndị Eze 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Solomọn kwuru n’oge ahụ, sị: “Jehova, i kwuru na ị ga-ebi n’ígwé ojii.+ Abụ Ọma 97:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu.+ O ji ezi omume na ikpe ziri ezi tọọ ntọala ocheeze ya.+
11 “Unu wee bịa nso ma guzo n’ala ala ugwu ahụ. Ugwu ahụ nọ na-ere ọkụ, anwụrụ ọkụ ya rukwara na mbara igwe. Itiri na oké ọchịchịrị gbara, ígwé ojii gbachikwara.+
2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu.+ O ji ezi omume na ikpe ziri ezi tọọ ntọala ocheeze ya.+