-
Ọpụpụ 19:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ị ga-akpara ndị Izrel ókè gburugburu ugwu a ma sị ha, “Lezienụ anya ka unu ghara ịgbago n’ugwu a, ka ahụ́ unu gharakwa imetụ n’akụkụ ya. Onye ọ bụla ahụ́ ya metụrụ n’ugwu a, a ga-egburịrị ya.
-