14 Akpọrọla chi ọzọ isiala,+ n’ihi na ihe e ji mara Jehova bụ* na ọ chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.* N’eziokwu, ọ bụ Chineke onye chọrọ ka a na-efe naanị ya.+
10 Jizọs wee sị ya: “Si ebe a pụọ, Setan! N’ihi na e dere, sị: ‘Ọ bụ Jehova* bụ́ Chineke gị ka i kwesịrị ife ofufe,+ ọ bụkwa naanị ya ka i kwesịrị ijere ozi dị nsọ.’”+