Ọpụpụ 16:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Burunụ n’obi na Jehova enyela unu Ụbọchị Izu Ike.+ Ọ bụ ya mere o ji enye unu ihe unu ga-eri ụbọchị abụọ n’ụbọchị nke isii. Onye ọ bụla ga-anọ n’ebe o bi. Onye apụkwala apụ n’ụbọchị nke asaa.” Ọpụpụ 34:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Ị ga-arụ ọrụ ụbọchị isii, ma n’ụbọchị nke asaa, ị ga-ezu ike.*+ Ị ga-ezu ike, ma n’oge a na-akọ ihe ma n’oge a na-ewe ihe ubi.
29 Burunụ n’obi na Jehova enyela unu Ụbọchị Izu Ike.+ Ọ bụ ya mere o ji enye unu ihe unu ga-eri ụbọchị abụọ n’ụbọchị nke isii. Onye ọ bụla ga-anọ n’ebe o bi. Onye apụkwala apụ n’ụbọchị nke asaa.”
21 “Ị ga-arụ ọrụ ụbọchị isii, ma n’ụbọchị nke asaa, ị ga-ezu ike.*+ Ị ga-ezu ike, ma n’oge a na-akọ ihe ma n’oge a na-ewe ihe ubi.