Diuterọnọmi 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Unu ga-ahọpụta ndị ikpe+ na ndị isi maka ebo nke ọ bụla n’obodo niile Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu. Ha ga na-ekpere ndị Izrel ikpe ziri ezi. Diuterọnọmi 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 mmadụ abụọ ahụ na-ese okwu ga-eguzo n’ihu Jehova, n’ihu ndị nchụàjà nakwa n’ihu ndị ikpe bụ́ ndị ga na-eje ozi n’oge ahụ.+
18 “Unu ga-ahọpụta ndị ikpe+ na ndị isi maka ebo nke ọ bụla n’obodo niile Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu. Ha ga na-ekpere ndị Izrel ikpe ziri ezi.
17 mmadụ abụọ ahụ na-ese okwu ga-eguzo n’ihu Jehova, n’ihu ndị nchụàjà nakwa n’ihu ndị ikpe bụ́ ndị ga na-eje ozi n’oge ahụ.+