-
Diuterọnọmi 22:28, 29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 “Ọ bụrụ na nwoke hụrụ nwa agbọghọ na-enwebeghị onye kwere ya nkwa na ọ ga-alụ ya, ya abagide nwa agbọghọ ahụ dinaa ya, e wee chọpụta ihe merenụ,+ 29 nwoke ahụ dinara ya ga-enye nna nwa agbọghọ ahụ shekel ọlaọcha iri ise. Nwa agbọghọ ahụ ga-abụzi nwunye ya.+ Ebe ọ bụ na o merụrụ nwa agbọghọ ahụ, a gaghị ekwe ka ọ gbaa ya alụkwaghịm n’oge niile ọ dị ndụ.
-