Diuterọnọmi 24:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Hụ na ị chịghachiiri ya uwe ahụ ozugbo anyanwụ dara, bụ́ nke o nyere gị ka ọ bụrụ ihe ibé. Ọ ga-eji uwe ya hie ụra,+ ọ ga-agọzikwa gị. Jehova bụ́ Chineke gị ga-ewere ya na i meela ezi omume.
13 Hụ na ị chịghachiiri ya uwe ahụ ozugbo anyanwụ dara, bụ́ nke o nyere gị ka ọ bụrụ ihe ibé. Ọ ga-eji uwe ya hie ụra,+ ọ ga-agọzikwa gị. Jehova bụ́ Chineke gị ga-ewere ya na i meela ezi omume.