Abụ Ọma 135:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova, aha gị na-adịru mgbe ebighị ebi. Jehova, ị na-ede ude* n’ọgbọ niile.+