Ọpụpụ 38:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọlaedo niile e ji rụọ ọrụ niile a rụrụ n’ebe nsọ ahụ bụ ọlaedo ndị e wetara ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị.+ Ha dị talent* iri abụọ na itoolu na narị shekel* asaa na iri atọ (730), ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ* tụọ ya.
24 Ọlaedo niile e ji rụọ ọrụ niile a rụrụ n’ebe nsọ ahụ bụ ọlaedo ndị e wetara ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị.+ Ha dị talent* iri abụọ na itoolu na narị shekel* asaa na iri atọ (730), ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ* tụọ ya.