Ọpụpụ 38:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọlaọcha ụmụ nwoke ndị e debara aha ha n’akwụkwọ wetara dị otu narị (100) talent nakwa otu puku shekel, narị asaa na iri asaa na ise (1,775), ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ* tụọ ya.
25 Ọlaọcha ụmụ nwoke ndị e debara aha ha n’akwụkwọ wetara dị otu narị (100) talent nakwa otu puku shekel, narị asaa na iri asaa na ise (1,775), ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ* tụọ ya.