1 Samuel 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha wee ziga ndị mmadụ Shaịlo, ha esi ebe ahụ bute igbe ọgbụgba ndụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob.+ Ụmụ Ịlaị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas,+ nọkwa ebe ahụ igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke dị. Ndị Hibru 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’elu igbe ahụ, e nwere ndị cherob dị ebube, ndị ji nku ha sachie okwuchi igbe ahụ.*+ Ma ihe a abụghị oge a ga-ekwucha ihe niile gbasara ihe ndị a.
4 Ha wee ziga ndị mmadụ Shaịlo, ha esi ebe ahụ bute igbe ọgbụgba ndụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob.+ Ụmụ Ịlaị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas,+ nọkwa ebe ahụ igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke dị.
5 N’elu igbe ahụ, e nwere ndị cherob dị ebube, ndị ji nku ha sachie okwuchi igbe ahụ.*+ Ma ihe a abụghị oge a ga-ekwucha ihe niile gbasara ihe ndị a.