Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 24:5, 6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 “Ị ga-eji ntụ ọka e gwere nke ọma mee achịcha iri na abụọ dị okirikiri. A ga-eji ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu efa* ntụ ọka mee nke ọ bụla n’ime ha. 6 Ị ga-edosa ha n’ihu Jehova n’elu tebụl ahụ e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ.+ Ha ga-adị ahịrị abụọ. Achịcha isii ga-adị n’otu ahịrị, isii adịrị n’ahịrị nke ọzọ.+

  • 1 Samuel 21:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Onye nchụàjà ahụ wee nye ya achịcha ahụ dị nsọ,+ n’ihi na e nweghị achịcha ọzọ dị ebe ahụ ma e wezụga ya. Ma, achịcha a adịghịzi n’ihu Jehova n’ihi na e wepụla ya n’ụbọchị a na-eji ewepụ ya, were nke e mere ọhụrụ dochie ya.

  • 1 Ihe E Mere 9:32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 Ụfọdụ ụmụ Kohat, bụ́ ụmụnne ha, na-ahụ maka achịcha a na-enye Chineke.+ Ha na-eme achịcha a n’ụbọchị izu ike ọ bụla.+

  • 2 Ihe E Mere 13:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 N’ụtụtụ ọ bụla nakwa ná mgbede ọ bụla, ha na-achụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ,+ na-amụnyekwa insens na-esi ísì ọma.+ Ha na-edosa achịcha a na-enye Chineke+ na tebụl e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ. Ná mgbede ọ bụla, ha na-aga n’ihe e ji ọlaedo rụọ e ji adọsa ọkụ,* mụnye ọkụ na ya.+ Ha na-eme ihe ndị a n’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị chọrọ ka anyị na-eme ha. Ma ununwa anaghịzi eme ha.

  • Matiu 12:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Ọ banyere n’ụlọ Chineke, were achịcha a na-enye Chineke,+ ya na ndị so ya ataa. Ma, iwu kwuru na o nweghị onye kwesịrị ịta ya ma e wezụga ndị nchụàjà.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya