-
Ọpụpụ 39:33, 34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 Ha buteziiri Mosis ihe niile a ga-eji rụọ ụlọikwuu ahụ,+ ha na ákwà ụlọikwuu ahụ+ na ihe ndị ga-adị na ya: nko ya,+ frem ya,+ okporo osisi ya+ na ogidi ya na ntọala ya ndị nwere oghere;+ 34 ihe a ga-eji kpuchie ya e ji akpụkpọ ebule e sijiri ọbara ọbara mee,+ ihe a ga-eji kpuchie ya e ji akpụkpọ anụ sil mee, ákwà mgbochi a ga-eji gechie ya;+
-