-
Ọpụpụ 36:31-33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 O ji osisi akeshịa rụọ okporo osisi, okporo osisi ise maka frem ndị ga-adị n’otu akụkụ ụlọikwuu ahụ.+ 32 Ọ rụkwara okporo osisi ise maka frem ndị ga-adị n’akụkụ nke ọzọ nke ụlọikwuu ahụ nakwa okporo osisi ise maka frem ndị ga-adị n’akụkụ ebe azụ ụlọikwuu ahụ, n’ebe ọdịda anyanwụ. 33 Ọ rụrụ okporo osisi nke ga-adị n’etiti frem ndị ahụ ka o si n’otu isi ụlọikwuu ahụ ruo n’isi ya nke ọzọ.
-