-
1 Ndị Eze 8:64Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
64 N’ụbọchị ahụ, eze doro etiti ogige nke dị n’ihu ụlọ Jehova nsọ n’ihi na ọ chọrọ ịnọ ebe ahụ chụọ àjà a na-esu ọkụ na àjà ọka, jirikwa abụba si n’anụ e ji chụọ àjà udo chụọ àjà. Ọ chọrọ ịnọ ebe ahụ chụọ àjà maka na ebe ịchụàjà e ji ọla kọpa rụọ,+ nke dị n’ihu ụlọ nsọ Jehova, dị nnọọ obere ịnọ chụọ àjà a na-esu ọkụ, àjà ọka, na àjà udo e ji abụba+ achụ.
-