40 ákwà mgbochi ndị ga-adị n’ogige ụlọikwuu ahụ, ogidi ya na ntọala ya ndị nwere oghere,+ ákwà ngebichi+ nke ga-adị n’ọnụ ụzọ ogige ahụ, ụdọ ndị a ga-eji jide ákwà ogige ụlọikwuu ahụ na mkpọ́ ndị a ga-eji jide ákwà ogige ya+ na arịa niile a ga-eji na-eje ozi n’ụlọikwuu, ya bụ, ụlọikwuu nzute;