17 E ji ọla kọpa rụọ ntọala ndị nwere oghere a ga-akwụnye ogidi ndị ahụ na ha. E ji ọlaọcha rụọ ihe ndị e ji ejikọ ihe n’ogidi ndị ahụ na ihe ndị e ji ekonye ihe na ha, jirikwa ọlaọcha machie elu ya. Ogidi niile a ga-eji rụọ ogige ahụ nwere ihe ndị e ji ọlaọcha rụọ e ji ejikọ ihe na ha.+