Ọpụpụ 30:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Erọn ga na-amụnyekwa insens* mgbe ọ na-amụnye ọkụ* ndị ahụ ná mgbede.* Ọ bụ àjà insens a ga na-achụ n’ihu Jehova n’ọgbọ unu niile.
8 Erọn ga na-amụnyekwa insens* mgbe ọ na-amụnye ọkụ* ndị ahụ ná mgbede.* Ọ bụ àjà insens a ga na-achụ n’ihu Jehova n’ọgbọ unu niile.