6 Ahọpụtakwala m Oholiab,+ nwa Ahisamak, onye ebo Dan ka o nyere ya aka. M ga-emekwa ka ndị niile nwere nkà* nwee amamihe, ka ha wee rụọ ihe niile m nyere gị n’iwu:+
36“Bezalel na Oholiab ga-arụkọ ọrụ, ha na nwoke ọ bụla nwere nkà,* bụ́ onye Jehova mere ka o nwee amamihe na nghọta ma mara otú e si arụ ọrụ niile gbasara ozi dị nsọ, otú Jehova nyere n’iwu.”+