Ọpụpụ 28:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 “Ị ga-emere ụmụ Erọn ndị nwoke uwe mwụda, ákwà a na-eke n’úkwù, na ákwà isi,+ bụ́ ndị ga-achọ ha mma ma mee ka ha nwee ùgwù.+ Levitikọs 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mosis kpọtaziri ụmụ Erọn ndị nwoke yiwe ha uwe mwụda ma kee ha ákwà n’úkwù, keekwa ha ákwà n’isi,+ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.
40 “Ị ga-emere ụmụ Erọn ndị nwoke uwe mwụda, ákwà a na-eke n’úkwù, na ákwà isi,+ bụ́ ndị ga-achọ ha mma ma mee ka ha nwee ùgwù.+
13 Mosis kpọtaziri ụmụ Erọn ndị nwoke yiwe ha uwe mwụda ma kee ha ákwà n’úkwù, keekwa ha ákwà n’isi,+ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.