Ọpụpụ 4:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Erọn gwara ha ihe niile Jehova gwara Mosis, o mekwara ihe àmà ndị ahụ+ n’ihu ha.