Levitikọs 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “‘Unu erila abụba ọ bụla ma ọ bụ ọbara ọ bụla.+ Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe n’ebe niile unu ga-ebi.’”
17 “‘Unu erila abụba ọ bụla ma ọ bụ ọbara ọ bụla.+ Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe n’ebe niile unu ga-ebi.’”