-
Levitikọs 3:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ọ ga-eweta abụba si n’anụ àjà udo ahụ ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ a ga-achụrụ Jehova.+ Ọ ga-ewepụta ọdụ ya bụ́ abụba abụba nke dị n’akụkụ ọkpụkpụ azụ ya, abụba nke kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị gburugburu eriri afọ ya, 10 nakwa akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha bụ́ ndị dị n’akụkụ úkwù ya. Ọ ga-ewepụta abụba kpuchiri imeju ya, wepụtakwa akụrụ ya abụọ.+
-