14 Unu ga-anọkwa n’ebe dị ọcha rie okpuru afọ anụ e ji chụọ àjà a na-efegharị efegharị nakwa ụkwụ anụ nke bụ́ òkè dị nsọ,+ unu na ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị,+ n’ihi na e nyela unu ihe ndị a ka ha bụrụ òkè unu nakwa òkè ụmụ unu ndị nwoke n’àjà udo ndị Izrel na-eweta.