Ọpụpụ 25:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M ga-apụta n’ihu gị n’ebe ahụ wee si n’elu okwuchi igbe ahụ+ gwa gị okwu. M ga-esi n’agbata cherob abụọ ahụ dị n’elu igbe ọgbụgba ndụ* ahụ mee ka ị mara ihe niile m ga-enye gị n’iwu ka ị gwa ndị Izrel. Levitikọs 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Jehova wee kpọọ Mosis ma si n’ụlọikwuu nzute+ gwa ya okwu, sị: Ọnụ Ọgụgụ 17:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Chịsa mkpara ndị ahụ n’ụlọikwuu nzute, n’ihu igbe ọgbụgba ndụ,*+ bụ́ ebe m na-apụta n’ihu unu mgbe niile.+
22 M ga-apụta n’ihu gị n’ebe ahụ wee si n’elu okwuchi igbe ahụ+ gwa gị okwu. M ga-esi n’agbata cherob abụọ ahụ dị n’elu igbe ọgbụgba ndụ* ahụ mee ka ị mara ihe niile m ga-enye gị n’iwu ka ị gwa ndị Izrel.
4 Chịsa mkpara ndị ahụ n’ụlọikwuu nzute, n’ihu igbe ọgbụgba ndụ,*+ bụ́ ebe m na-apụta n’ihu unu mgbe niile.+