25 Ọlaọcha ụmụ nwoke ndị e debara aha ha n’akwụkwọ wetara dị otu narị (100) talent nakwa otu puku shekel, narị asaa na iri asaa na ise (1,775), ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ* tụọ ya.
10 Ma, obi* Devid malitere ịpịa ya ụtarị+ mgbe ọ gụchara ndị mmadụ ọnụ. Devid gwaziri Jehova, sị: “Emeela m ezigbote mmehie.+ Ma ugbu a, Jehova, biko, gbaghara ohu gị mmehie ya,+ n’ihi na ezuzuola m nnọọ nzuzu.”+
15 Jehova wee mee ka e nwee ọrịa na-efe efe+ n’Izrel malite n’ụtụtụ ruo oge e kwuru na ọ ga-akwụsị. Puku mmadụ iri asaa (70,000) nwụkwara+ n’Izrel malite na Dan ruo Bia-shiba.+